Mak 12:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee nọdụ ala chee igbe a na-atụnye ego+ ihu wee malite ile otú ìgwè mmadụ ahụ si na-atụnye ego n’igbe ndị ahụ a na-atụnye ego; ọtụtụ ndị bara ọgaranya nọkwa na-atụnye ọtụtụ mkpụrụ ego.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:41 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2021, p. 6
41 O wee nọdụ ala chee igbe a na-atụnye ego+ ihu wee malite ile otú ìgwè mmadụ ahụ si na-atụnye ego n’igbe ndị ahụ a na-atụnye ego; ọtụtụ ndị bara ọgaranya nọkwa na-atụnye ọtụtụ mkpụrụ ego.+