Mak 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ nọ na Betani n’ụlọ Saịmọn onye ekpenta,+ ka ọ nọ na-eri nri, otu nwaanyị ji mkpọ̀ alabasta mmanụ nke na-esi ísì ụtọ bịa. Ọ bụ ezigbo mmanụ nad nke dị oké ọnụ. Mgbe o mepere mkpọ̀ alabasta ahụ, ọ malitere ịwụkwasị ya n’isi Ya.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:3 Ụlọ Nche,3/1/2015, p. 13-145/1/2008, p. 314/15/2000, p. 31 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 236 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1882, 1896
3 Mgbe ọ nọ na Betani n’ụlọ Saịmọn onye ekpenta,+ ka ọ nọ na-eri nri, otu nwaanyị ji mkpọ̀ alabasta mmanụ nke na-esi ísì ụtọ bịa. Ọ bụ ezigbo mmanụ nad nke dị oké ọnụ. Mgbe o mepere mkpọ̀ alabasta ahụ, ọ malitere ịwụkwasị ya n’isi Ya.+
14:3 Ụlọ Nche,3/1/2015, p. 13-145/1/2008, p. 314/15/2000, p. 31 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 236 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1882, 1896