Mak 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ụbọchị mbụ nke ememme achịcha na-ekoghị eko,+ mgbe ha na-achụ anụ e ji eme ememme ngabiga n’àjà dị ka omenala ha si dị, ndị na-eso ụzọ ya+ sịrị ya: “Olee ebe ị chọrọ ka anyị gaa kwadebe ka ị nọrọ rie nri ememme ngabiga?”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:12 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 267 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 9
12 N’ụbọchị mbụ nke ememme achịcha na-ekoghị eko,+ mgbe ha na-achụ anụ e ji eme ememme ngabiga n’àjà dị ka omenala ha si dị, ndị na-eso ụzọ ya+ sịrị ya: “Olee ebe ị chọrọ ka anyị gaa kwadebe ka ị nọrọ rie nri ememme ngabiga?”+