Mak 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ezie, Nwa nke mmadụ na-ahapụ, dị nnọọ ka e dere banyere ya, ma ahụhụ ga-adịrị onye a ga-esi n’aka ya rara Nwa nke mmadụ nye! Ọ gaara akara onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya amụ.”+
21 N’ezie, Nwa nke mmadụ na-ahapụ, dị nnọọ ka e dere banyere ya, ma ahụhụ ga-adịrị onye a ga-esi n’aka ya rara Nwa nke mmadụ nye! Ọ gaara akara onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya amụ.”+