Mak 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ọ malitere ikwusi ike, sị: “Ọ bụrụgodị na m ga-eso gị nwụọ, agaghị m agọnahụ gị ma ọlị.” Ndị ọzọ niile malitekwara ikwu otu ihe ahụ.+
31 Ma ọ malitere ikwusi ike, sị: “Ọ bụrụgodị na m ga-eso gị nwụọ, agaghị m agọnahụ gị ma ọlị.” Ndị ọzọ niile malitekwara ikwu otu ihe ahụ.+