Mak 14:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Mụ na unu na-anọ n’ụlọ nsọ kwa ụbọchị, m wee na-ezi ihe,+ ma unu ejideghị m. Otú o sina dị, ọ bụ ka Akwụkwọ Nsọ+ wee mezuo.”+
49 Mụ na unu na-anọ n’ụlọ nsọ kwa ụbọchị, m wee na-ezi ihe,+ ma unu ejideghị m. Otú o sina dị, ọ bụ ka Akwụkwọ Nsọ+ wee mezuo.”+