Mak 14:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Ụfọdụ wee malite ịgbụ ya ọnụ mmiri+ na ikpuchi ihu ya dum na isu ya ọkpọ na ịsị ya: “Buo amụma!” Ndị na-eje ozi n’ụlọikpe mara ya ụra n’ihu wee kpụrụ ya pụọ.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:65 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 14
65 Ụfọdụ wee malite ịgbụ ya ọnụ mmiri+ na ikpuchi ihu ya dum na isu ya ọkpọ na ịsị ya: “Buo amụma!” Ndị na-eje ozi n’ụlọikpe mara ya ụra n’ihu wee kpụrụ ya pụọ.+