Mak 14:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 Mgbe nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi hụrụ ya n’ebe ahụ, ọ malitekwara ịsị ndị guzo n’akụkụ: “Onye a bụ otu n’ime ha.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:69 Ụlọ Nche,11/15/1990, p. 8
69 Mgbe nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi hụrụ ya n’ebe ahụ, ọ malitekwara ịsị ndị guzo n’akụkụ: “Onye a bụ otu n’ime ha.”+