Luk 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị agha na-ajụkwa ya, sị: “Gịnịkwa ka anyị ga-eme?” Ọ na-asịkwa ha: “Unu awakpola onye ọ bụla ma ọ bụ bo onye ọ bụla ebubo+ ụgha, kama ka ihe a na-enye unu ju unu afọ.”+
14 Ndị agha na-ajụkwa ya, sị: “Gịnịkwa ka anyị ga-eme?” Ọ na-asịkwa ha: “Unu awakpola onye ọ bụla ma ọ bụ bo onye ọ bụla ebubo+ ụgha, kama ka ihe a na-enye unu ju unu afọ.”+