Luk 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E nwekwara ọtụtụ ndị ekpenta n’Izrel n’oge Ịlaịsha onye amụma, ma ọ dịghị otu n’ime ha e mere ka ọ dị ọcha, ma ọ́ bụghị Neaman onye Siria.”+
27 E nwekwara ọtụtụ ndị ekpenta n’Izrel n’oge Ịlaịsha onye amụma, ma ọ dịghị otu n’ime ha e mere ka ọ dị ọcha, ma ọ́ bụghị Neaman onye Siria.”+