Luk 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe o lesịrị ha niile anya gburugburu, ọ sịrị nwoke ahụ: “Gbatịa aka gị.” O wee gbatịa aka ya, o wee mee ka aka ya dị mma.+
10 Mgbe o lesịrị ha niile anya gburugburu, ọ sịrị nwoke ahụ: “Gbatịa aka gị.” O wee gbatịa aka ya, o wee mee ka aka ya dị mma.+