Luk 6:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ezi mmadụ na-esi n’ezi akụ̀ nke obi ya ewepụta ihe ọma,+ ma ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ; n’ihi na ọ bụ ihe jupụtara ya n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:45 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 51 Ụlọ Nche,10/15/2001, p. 23-24
45 Ezi mmadụ na-esi n’ezi akụ̀ nke obi ya ewepụta ihe ọma,+ ma ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ; n’ihi na ọ bụ ihe jupụtara ya n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+