Luk 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otu onyeisi ndị agha nwere ohu nke ahụ́ na-enye nsogbu, bụ́ onye ọ hụrụ n’anya nke ukwuu. Ọ nọkwa n’ọnụ ọnwụ.+
2 Otu onyeisi ndị agha nwere ohu nke ahụ́ na-enye nsogbu, bụ́ onye ọ hụrụ n’anya nke ukwuu. Ọ nọkwa n’ọnụ ọnwụ.+