Luk 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, Jizọs sooro ha gawa. Ma mgbe ọ bịarutewere ụlọ ahụ nso, onyeisi ndị agha ahụ ezipụwo ndị enyi ya ka ha gwa ya, sị: “Nna anyị ukwu, enyela onwe gị nsogbu, n’ihi na ekwesịghị m ka ị bata n’ụlọ m.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:6 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 93
6 Ya mere, Jizọs sooro ha gawa. Ma mgbe ọ bịarutewere ụlọ ahụ nso, onyeisi ndị agha ahụ ezipụwo ndị enyi ya ka ha gwa ya, sị: “Nna anyị ukwu, enyela onwe gị nsogbu, n’ihi na ekwesịghị m ka ị bata n’ụlọ m.+