Luk 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na mụ onwe m kwa nọ n’okpuru ikike mmadụ, m nwekwara ndị agha nọ n’okpuru m, m na-asị onye nke a, ‘Gawa!’ ya agawa, m na-asịkwa onye nke ọzọ, ‘Bịa!’ ya abịa, m na-asịkwa ohu m, ‘Mee nke a!’ ya emee ya.”+
8 N’ihi na mụ onwe m kwa nọ n’okpuru ikike mmadụ, m nwekwara ndị agha nọ n’okpuru m, m na-asị onye nke a, ‘Gawa!’ ya agawa, m na-asịkwa onye nke ọzọ, ‘Bịa!’ ya abịa, m na-asịkwa ohu m, ‘Mee nke a!’ ya emee ya.”+