-
Luk 7:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Mgbe ndị ikom ahụ bịakwutere ya, ha sịrị: “Jọn Onye Na-eme Baptizim ziri anyị ka anyị bịakwute gị, sị, ‘Ọ̀ bụ gị bụ Onye ahụ nke Na-abịa, ka ànyị ga-atụwa anya onye ọzọ?’”
-