Luk 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị, ‘Lee! M na-ezipụ onye ozi m n’ihu gị,+ bụ́ onye ga-akwadebe ụzọ gị tupu gị abịa.’+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:27 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 96
27 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị, ‘Lee! M na-ezipụ onye ozi m n’ihu gị,+ bụ́ onye ga-akwadebe ụzọ gị tupu gị abịa.’+