Luk 7:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha yiri ụmụntakịrị nọ ọdụ n’ọma ahịa na-etiku ibe ha, bụ́ ndị na-asịkwa, ‘Anyị gbuuru unu ọjà, ma unu agbaghị egwú; anyị tiri mkpu arịrị, ma unu akwaghị ákwá.’+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:32 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 98
32 Ha yiri ụmụntakịrị nọ ọdụ n’ọma ahịa na-etiku ibe ha, bụ́ ndị na-asịkwa, ‘Anyị gbuuru unu ọjà, ma unu agbaghị egwú; anyị tiri mkpu arịrị, ma unu akwaghị ákwá.’+