Luk 7:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Mgbe ha na-enweghị ihe ọ bụla ha ga-eji kwụọ ụgwọ ha ji, ọ gbaghaara+ ha abụọ kpamkpam. Ònye n’ime ha ga-ahụ ya n’anya karị?” Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:42 Ụlọ Nche,8/15/2010, p. 6
42 Mgbe ha na-enweghị ihe ọ bụla ha ga-eji kwụọ ụgwọ ha ji, ọ gbaghaara+ ha abụọ kpamkpam. Ònye n’ime ha ga-ahụ ya n’anya karị?”