Luk 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma, lee! otu nwoke nke maara Iwu+ biliri ọtọ, iji nwalee ya, wee sị: “Onye Ozizi, gịnị ka m ga-eme ka m wee keta ndụ ebighị ebi?”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:25 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 172
25 Ma, lee! otu nwoke nke maara Iwu+ biliri ọtọ, iji nwalee ya, wee sị: “Onye Ozizi, gịnị ka m ga-eme ka m wee keta ndụ ebighị ebi?”+