-
Luk 10:35Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
35 N’echi ya kwa, o wepụtara mkpụrụ ego dinarịọs abụọ, nye ya onye na-elekọta ụlọ ndị njem ahụ, sị ya, ‘Lekọtawa ya, m ga-akwụ gị ihe ọ bụla i mefuru n’elu nke a mgbe m ga-abịaghachi n’ebe a.’
-