Luk 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, ọ nọ na-achụpụ mmụọ ọjọọ nke na-akpata ịda ogbi.+ Mgbe mmụọ ọjọọ ahụ pụtasịrị, onye ogbi ahụ kwuru okwu. Ọ tụkwara ìgwè mmadụ ahụ n’anya.
14 E mesịa, ọ nọ na-achụpụ mmụọ ọjọọ nke na-akpata ịda ogbi.+ Mgbe mmụọ ọjọọ ahụ pụtasịrị, onye ogbi ahụ kwuru okwu. Ọ tụkwara ìgwè mmadụ ahụ n’anya.