Luk 11:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ahụ, ọ na-apụ gaa kpọrọ mmụọ asaa+ dị iche iche bụ́ ndị dị njọ karịa ya, mgbe ha banyere, ha na-ebiri n’ebe ahụ; ọnọdụ ikpeazụ nke onye ahụ na-adịkwa njọ karịa nke mbụ.”+
26 Mgbe ahụ, ọ na-apụ gaa kpọrọ mmụọ asaa+ dị iche iche bụ́ ndị dị njọ karịa ya, mgbe ha banyere, ha na-ebiri n’ebe ahụ; ọnọdụ ikpeazụ nke onye ahụ na-adịkwa njọ karịa nke mbụ.”+