Luk 11:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 N’ezie, unu maara ihe nna nna unu hà mere. N’agbanyeghị nke ahụ, unu na-ekwenyere+ ha, n’ihi na ha gburu+ ndị amụma ma unu na-ewu ili ha.
48 N’ezie, unu maara ihe nna nna unu hà mere. N’agbanyeghị nke ahụ, unu na-ekwenyere+ ha, n’ihi na ha gburu+ ndị amụma ma unu na-ewu ili ha.