Luk 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma aga m egosi unu onye unu ga-atụ egwu: Tụọnụ onye ahụ egwu,+ bụ́ onye nwere ikike ịtụba mmadụ na Gehena*+ ma o gbusịa ya. Ee, ana m asị unu, tụọnụ Onye a egwu.+
5 Ma aga m egosi unu onye unu ga-atụ egwu: Tụọnụ onye ahụ egwu,+ bụ́ onye nwere ikike ịtụba mmadụ na Gehena*+ ma o gbusịa ya. Ee, ana m asị unu, tụọnụ Onye a egwu.+