Luk 12:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 nna ukwu nke ohu ahụ ga-abịa n’ụbọchị ọ na-atụghị anya ya nakwa n’oge awa ọ na-amaghị,+ ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ ma kenye ya òkè n’ebe ndị na-ekwesịghị ntụkwasị obi nọ.+
46 nna ukwu nke ohu ahụ ga-abịa n’ụbọchị ọ na-atụghị anya ya nakwa n’oge awa ọ na-amaghị,+ ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ ma kenye ya òkè n’ebe ndị na-ekwesịghị ntụkwasị obi nọ.+