Luk 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee jụọ ya, sị: “Onye Ozizi, olee mgbe ihe ndị a ga-eme n’ezie, gịnị ga-abụkwa ihe ịrịba ama nke mgbe ihe ndị a ga-eme?”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:7 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 256 Ụlọ Nche,5/1/1999, p. 8-9
7 Ha wee jụọ ya, sị: “Onye Ozizi, olee mgbe ihe ndị a ga-eme n’ezie, gịnị ga-abụkwa ihe ịrịba ama nke mgbe ihe ndị a ga-eme?”+