Luk 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sị: “Lezienụ anya ka a ghara iduhie unu;+ n’ihi na ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Ọ bụ m bụ ya,’ sịkwa, ‘Oge ahụ a kara aka eruwo.’+ Unu esola ha.
8 O wee sị: “Lezienụ anya ka a ghara iduhie unu;+ n’ihi na ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Ọ bụ m bụ ya,’ sịkwa, ‘Oge ahụ a kara aka eruwo.’+ Unu esola ha.