Jọn 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 wee sị ya: “Ndị ọzọ na-ebu ụzọ ebupụta mmanya dị mma,+ mgbe mmanya gbuwere ndị mmadụ, a na-ebupụta nke na-adịchaghị mma. I debere mmanya dị mma ruo ugbu a.”
10 wee sị ya: “Ndị ọzọ na-ebu ụzọ ebupụta mmanya dị mma,+ mgbe mmanya gbuwere ndị mmadụ, a na-ebupụta nke na-adịchaghị mma. I debere mmanya dị mma ruo ugbu a.”