Jọn 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu onwe unu ga-agbara m akaebe na m sịrị, Abụghị m Kraịst,+ kama, e zitere m ka m buru ya ụzọ bịa.+
28 Unu onwe unu ga-agbara m akaebe na m sịrị, Abụghị m Kraịst,+ kama, e zitere m ka m buru ya ụzọ bịa.+