Jọn 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye ahụ nke si n’elu bịa ka ndị ọzọ niile.+ Onye ahụ nke si n’ụwa sitere n’ụwa, ọ na-ekwukwa banyere ihe nke ụwa.+ Onye ahụ nke si n’eluigwe bịa ka ndị ọzọ niile.+
31 Onye ahụ nke si n’elu bịa ka ndị ọzọ niile.+ Onye ahụ nke si n’ụwa sitere n’ụwa, ọ na-ekwukwa banyere ihe nke ụwa.+ Onye ahụ nke si n’eluigwe bịa ka ndị ọzọ niile.+