Jọn 3:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Nna m hụrụ Ọkpara ya n’anya,+ o nyefewokwa ihe niile n’aka ya.+