Jọn 4:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 ha wee malite ịgwa nwaanyị ahụ, sị: “Ọ bụkwaghị n’ihi okwu gị ka anyị ji kwere; n’ihi na anyị anụwo n’onwe anyị,+ anyị makwaara na nwoke a bụ n’ezie onye nzọpụta+ nke ụwa.”
42 ha wee malite ịgwa nwaanyị ahụ, sị: “Ọ bụkwaghị n’ihi okwu gị ka anyị ji kwere; n’ihi na anyị anụwo n’onwe anyị,+ anyị makwaara na nwoke a bụ n’ezie onye nzọpụta+ nke ụwa.”