Jọn 4:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 O wee bịaghachi na Kena+ nke Galili, bụ́ ebe o mere mmiri ka ọ ghọọ mmanya.+ Na Kapaniọm, e nwere otu onye na-ejere eze ozi nke nwa ya nwoke na-arịa ọrịa.+
46 O wee bịaghachi na Kena+ nke Galili, bụ́ ebe o mere mmiri ka ọ ghọọ mmanya.+ Na Kapaniọm, e nwere otu onye na-ejere eze ozi nke nwa ya nwoke na-arịa ọrịa.+