Jọn 6:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ya mere, ndị Juu malitere ịtamu ntamu megide ya n’ihi na ọ sịrị: “Abụ m achịcha nke si n’eluigwe bịa”;+
41 Ya mere, ndị Juu malitere ịtamu ntamu megide ya n’ihi na ọ sịrị: “Abụ m achịcha nke si n’eluigwe bịa”;+