Jọn 7:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ọtụtụ ndị n’ime ìgwè mmadụ ahụ nwere okwukwe n’ebe ọ nọ;+ ha malitekwara ịsị: “Mgbe Kraịst bịara, ọ̀ ga-eme ihe ịrịba ama+ karịa nke nwoke a na-eme?” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:31 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 158-159
31 Ma ọtụtụ ndị n’ime ìgwè mmadụ ahụ nwere okwukwe n’ebe ọ nọ;+ ha malitekwara ịsị: “Mgbe Kraịst bịara, ọ̀ ga-eme ihe ịrịba ama+ karịa nke nwoke a na-eme?”