Jọn 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jizọs zara ha, sị: “Agwara m unu, ma unu ekweghị. Ọrụ niile m na-arụ n’aha Nna m na-agba àmà banyere m.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:25 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 188
25 Jizọs zara ha, sị: “Agwara m unu, ma unu ekweghị. Ọrụ niile m na-arụ n’aha Nna m na-agba àmà banyere m.+