-
Jọn 10:32Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
32 Jizọs zara ha, sị: “Egosiri m unu ọtụtụ ọrụ ọma si n’aka Nna m. Ole nke n’ime ọrụ ndị ahụ mere unu ji na-atụ m nkume?”
-