Jọn 11:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Jizọs sịrị: “Kwapụnụ nkume ahụ.”+ Mata, bụ́ nwanne onye ahụ nwụrụ anwụ, sịrị ya: “Onyenwe anyị, ka ọ dị ugbu a, ọ ghaghị ịbụ na o siwela ísì, n’ihi na o meela ụbọchị anọ.” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:39 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 30
39 Jizọs sịrị: “Kwapụnụ nkume ahụ.”+ Mata, bụ́ nwanne onye ahụ nwụrụ anwụ, sịrị ya: “Onyenwe anyị, ka ọ dị ugbu a, ọ ghaghị ịbụ na o siwela ísì, n’ihi na o meela ụbọchị anọ.”