Jọn 11:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 N’eziokwu, amaara m na ị na-anụ olu m mgbe niile; ma ekwuru m okwu n’ihi ìgwè mmadụ a+ ndị guzo gburugburu, ka ha wee kwere na ọ bụ gị zitere m.”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:42 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 214-215
42 N’eziokwu, amaara m na ị na-anụ olu m mgbe niile; ma ekwuru m okwu n’ihi ìgwè mmadụ a+ ndị guzo gburugburu, ka ha wee kwere na ọ bụ gị zitere m.”+