Jọn 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, ihe mere o ji kwuo ihe a abụghị n’ihi na ihe banyere ndị ogbenye na-emetụ ya n’obi, kama ọ bụ n’ihi na ọ bụ onye ohi,+ ọ bụkwa ya na-eji igbe ego,+ ọ na-ewerekwa ego e tinyere na ya. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:6 Ụlọ Nche,8/15/2015, p. 29-30
6 Otú ọ dị, ihe mere o ji kwuo ihe a abụghị n’ihi na ihe banyere ndị ogbenye na-emetụ ya n’obi, kama ọ bụ n’ihi na ọ bụ onye ohi,+ ọ bụkwa ya na-eji igbe ego,+ ọ na-ewerekwa ego e tinyere na ya.