Jọn 12:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Otú ọ dị, ọbụna n’etiti ndị na-achị achị, ọtụtụ ndị nwere okwukwe n’ezie n’ebe ọ nọ,+ ma n’ihi ndị Farisii, ha adịghị ekwupụta ya, ka e wee ghara ịchụpụ ha n’ụlọ nzukọ;+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:42 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 242-243
42 Otú ọ dị, ọbụna n’etiti ndị na-achị achị, ọtụtụ ndị nwere okwukwe n’ezie n’ebe ọ nọ,+ ma n’ihi ndị Farisii, ha adịghị ekwupụta ya, ka e wee ghara ịchụpụ ha n’ụlọ nzukọ;+