Jọn 12:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ọ dị, Jizọs kwuru n’olu dara ụda, sị: “Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ nwere okwukwe, ọ bụghị naanị n’ebe m nọ, kamakwa n’ebe onye zitere m nọ;+
44 Otú ọ dị, Jizọs kwuru n’olu dara ụda, sị: “Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ nwere okwukwe, ọ bụghị naanị n’ebe m nọ, kamakwa n’ebe onye zitere m nọ;+