Jọn 12:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ okwu m ma ọ dịghị edebe ya, adịghị m ekpe ya ikpe;+ n’ihi na abịara m, ọ bụghị ikpe ụwa ikpe, kama ịzọpụta ụwa.+
47 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ okwu m ma ọ dịghị edebe ya, adịghị m ekpe ya ikpe;+ n’ihi na abịara m, ọ bụghị ikpe ụwa ikpe, kama ịzọpụta ụwa.+