Jọn 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, mgbe ha nọ na-eri nri anyasị ahụ, mgbe Ekwensu tinyeworo ya n’obi Judas Iskarịọt,+ nwa Saịmọn, ịrara ya nye,+
2 Ya mere, mgbe ha nọ na-eri nri anyasị ahụ, mgbe Ekwensu tinyeworo ya n’obi Judas Iskarịọt,+ nwa Saịmọn, ịrara ya nye,+