-
Jọn 16:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Ya mere, ụfọdụ n’ime ndị na-eso ụzọ ya gwarịtara ibe ha, sị: “Gịnị ka ihe a ọ na-agwa anyị pụtara, ‘N’oge na-adịghị anya, unu agaghị ahụ m, n’oge na-adịghịkwa anya, unu ga-ahụ m,’ nakwa, ‘n’ihi na m na-alakwuru Nna m’?”
-