Jọn 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, Judas kpọọrọ ndị agha na ndị ọrụ nche nke ndị isi nchụàjà nakwa nke ndị Farisii wee jiri ọwa na oriọna na ngwá ọgụ bịa ebe ahụ.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:3 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 284 Ụlọ Nche,10/15/1990, p. 8
3 Ya mere, Judas kpọọrọ ndị agha na ndị ọrụ nche nke ndị isi nchụàjà nakwa nke ndị Farisii wee jiri ọwa na oriọna na ngwá ọgụ bịa ebe ahụ.+