Jọn 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’eziokwu, Keyafas bụ onye ahụ nyere ndị Juu ndụmọdụ na ọ kaara ha mma ka otu onye nwụchitere ha ọnwụ.+
14 N’eziokwu, Keyafas bụ onye ahụ nyere ndị Juu ndụmọdụ na ọ kaara ha mma ka otu onye nwụchitere ha ọnwụ.+