Ọrụ Ndịozi 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Jizọs a ka Chineke kpọlitere n’ọnwụ, bụ́ eziokwu nke anyị niile bụ ndị àmà ya.+