Ọrụ Ndịozi 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee malie elu,+ guzoro ọtọ ma malite ije ije. O sokwaara ha banye n’ụlọ nsọ,+ na-eje ije ma na-amali elu, na-enyekwa Chineke otuto.
8 O wee malie elu,+ guzoro ọtọ ma malite ije ije. O sokwaara ha banye n’ụlọ nsọ,+ na-eje ije ma na-amali elu, na-enyekwa Chineke otuto.